Leviticus 19:33 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e ọbìa gānoyere gi dika ọbìa n'ala-unu, unu emela ya ihe-ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Mgbe onye ọbịa soro unu biri nʼala unu, unu emejọla ya.