Leviticus 25:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
N'arọ jubile a ka unu gālaghachi, onye ọ bula n'ihe-onwunwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Onye ọbụla ga-alaghachi nʼihe onwunwe nke ya, nʼafọ inwere onwe a.
Recommended Reading