Leviticus 7:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nka bu kwa iwu nke ihe àjà nke àjà-udo nke madu gēweta nso Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Ndị a bụ usoro iwu gbasara aja udo nke mmadụ ọbụla nwere ike chụọrọ Onyenwe anyị nʼaja: