Luke 1:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Zakaraya mesịrị pụta, o nwekwaghị ike ikwuru ha okwu. Nꞌihi na ọ bụ aka ya ka o ji gwa ha okwu. Ha ghọtara na ọ ga-abụ na Zakaraya ahụla ọhụ nꞌime ụlọ nsọ ahụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ putara, ọ pughi igwa ha okwu: ha we mara na ọ hururi ọhù n'ulo nsọ: ya onwe-ya we nēfere ha aka, nānọgide kwa n'ob͕i.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o mesịrị pụta, o nwekwaghị ike ikwuru ha okwu. Ha ghọtara na ọ hụrụ ọhụ nʼime ụlọnsọ ahụ nʼihi na ọ bụ aka ka o ji gwa ha okwu.