Luke 1:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dịkwaghị anya site nꞌoge Zakaraya lara, Elizabet nwụnye ya tụụrụ ime. O zoro onwe ya nꞌime ụlọ ha ọnwa ise.
Igbo 2006
Ma mb͕e ubọchi ndia gasiri Elizabet nwunye-ya turu ime; o we zobe onwe-ya ọnwa ise, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị, Elizabet bụ nwunye ya tụụrụ ime. O zoro onwe ya nʼime ụlọ ọnwa ise.