Luke 1:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe si otu a mee, mkpu ọṅụ si nꞌọnụ Elizabet pụta. O kwuru sị, “Lee ka Onyenwe anyị siri meere m ebere! O wepụla ihe ihere gaara abụ nke m nꞌihi amụtaghị nwa.”
Igbo 2006
Otú a ka Onye-nwe-ayi meworo nyem n'ubochi O ji lem anya, iwepu ita-utam n'etiti madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị, “Onyenwe anyị emeerela m nke a. O gosila m ihuọma ya nʼụbọchị ndị a, ma wepụkwara m ihere nʼetiti ndị nke m.”