Luke 1:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke ziri ya ka o jekwuru otu nwagbọghọ na-amaghị nwoke, onye ndị mụrụ ya kwere nkwa ịkpọnye Josef nwa nwa Devidi, ka ọ bụrụ nwụnye ya.
Igbo 2006
jekuru nwa-ab͕ọghọ nā-maghi nwoke, onye ekwere na otù nwoke si n'ulo Devid puta, onye aha-ya bu Josef, gālu ya; aha nwa-ab͕ọghọ ahu bu Meri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka o jekwuru otu nwaagbọghọ na-amaghị nwoke bụ onye otu nwoke aha ya bụ Josef, onye sitere nʼagbụrụ Devid, kwere nkwa ịlụ. Aha nwaagbọghọ a bụ Meri.