Luke 1:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmụọ ozi ahụ bịakwutere nwagbọghọ ahụ sị ya, “Nwagbọghọ, ekele! Gị onye ihuọma Onyenwe anyị dịkwasịrị. Chineke nọnyekwaara gị!”
Igbo 2006
O we bata n'ebe ọ nọ, si, Ekele, gi onye Chineke meworo ka i nara amara, Onye-nwe-ayi nọyere gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O jekwuru ya sị ya, “Ekele! Gị onye ihuọma dịkwasịrị. Onyenwe anyị nọnyekwara gị.”