Luke 1:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe ọ bụkwa na mụ onwe m eleziela anya nke ọma nyochaa akụkọ ndị a nile, site na mgbe ihe nile bidoro ruo nꞌọgwụgwụ ya, ekpebiela m idere gị akụkọ ahụ nile nꞌusoro dị ka ihe nile siri mee.
Igbo 2006
ọ di-kwa-ram nma, ebe m'soro ihe nile nke-ọma site na mbu, ka m'dere gi ka o si me, Teọfilọs di oké ebube;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekpebikwara m, ebe mụ onwe m nyocharala ihe niile nke ọma site na mmalite, ka m dere gị ihe niile nʼusoro, Tiofilọs, gị onye dị elu a na-asọpụrụ.