Luke 1:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya, “Atụla egwu, nꞌihi na Chineke ekpebiela imere gị ihe ọma!
Igbo 2006
Mọ-ozi ahu we si ya, Atula egwu, Meri: n'ihi na Chineke mere gi amara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya, “Atụla egwu Meri, nʼihi na i chọtala ihuọma nʼebe Chineke nọ.