bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare Luke 1:33
Luke 1:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ ga-abụ onye ga-achị ndị Izirel ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị ya agakwaghị agwụ agwụ.”
Igbo 2006
Ọ gābu kwa eze ulo Jekob rue mb͕e ebighi-ebi; ala-eze-Ya agaghi-agwu kwa agwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-achị ụlọ Jekọb ruo ebighị ebi, alaeze ya agaghị enwekwa ọgwụgwụ.”