Luke 1:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri jụrụ mmụọ ozi ahụ ajụjụ sị, “Ebe m na-enweghị di, aga m esikwanụ aṅaa mụta nwa?”
Igbo 2006
Meri we si mọ-ozi ahu, Ìhe a gēsi aṅa me, ebe ọ dighi nwoke m'mara?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meri sịrị mmụọ ozi ahụ, “Olee otu nke a ga-esi mee ebe m bụ nwaagbọghọ na-amaghị nwoke?”