Luke 1:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri zara sị, “Ahụ m na mkpụrụ obi m bụ nke Onyenwe anyị. Ejikeere m ime ihe ọ bụla ọ chọrọ ka m mee. Ka ihe nile mezuokwa dị ka i si kwuo!”
Igbo 2006
Meri we si, Le, abum orù-nwanyi nke Onye-nwe-ayi; ya dirim ka okwu-gi si di. Mọ-ozi ahu we pua n'ebe ọ nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meri zaghachiri sị, “Abụ m ohu Onyenwe anyị, ka ọ dịrị m dị ka i kwuru.” Mgbe ahụ mmụọ ozi ahụ hapụrụ ya laa.