Luke 1:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na-atụfughị oge, Meri jikeere jiri ọsọ gaa nꞌotu obodo nta dị nꞌugwu Judia.
Igbo 2006
Ma Meri biliri na mb͕e ahu, ga elu-ala ọsọsọ, bà n'otù obodo nke Juda;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Meri biliri gaa ọsịịsọ nʼotu obodo dị nʼugwu Juda.