Luke 1:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m eme nke a nꞌihi na achọrọ m ka i nwee afọ ojuju na ihe nile e ziri gị banyere ozi ọma ahụ bụ eziokwu.
Igbo 2006
ka i we mata na ihe nile ejiworo okwu ọnu zí gi bu ihe kwesiri itukwasi obi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a ga-eme ka ị mata nke bụ eziokwu banyere ihe ndị ahụ e ziri gị.