Luke 1:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe o ruru nꞌobodo nta ahụ, ọ banyere nꞌụlọ Zakaraya, kelee Elizabet.
Igbo 2006
we ba n'ulo Zakaraias, kele kwa Elizabet.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ, ọ banyere nʼụlọ Zekaraya, kelee Elizabet.