Luke 1:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye kwanụ ka m bụ, o ji bụrụ na nne Onyenwe m ga-abịa ileta m?
Igbo 2006
Òle ebe ka nka si kwa rum, na nne Onye-nwem gābiakutem?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye kwanụ ka m bụ na ihuọma dị otu a kpọrọ m na nne Onyenwe m ga-abịa ileta m?