Luke 1:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọṅụ dịịrị nwanyị ahụ kwenyere na Chineke ga-emezu ihe o kwere nkwa ime.”
Igbo 2006
Ngọzi nādi-kwa-ra nwanyi ahu nke kwere na ihe ndia gēmezu, bú nke agwaworo ya site n'ọnu Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngọzị ga-adịrị onye ahụ kwere na Onyenwe anyị ga-emezu ihe o kweere ya na nkwa ime.”