Luke 1:47 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Obi ụtọ ejupụtala mkpụrụ obi m nꞌihi Chineke Onye nzọpụta m.
Igbo 2006
Ọ nātọ kwa mọm utò nke-uku na Chineke, bú Onye-nzọputam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke bụ Onye nzọpụta m,