Luke 1:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke eledatala anya ya, lekwasị m, bụ ohu ya, dị ala. Site ugbu a gaa nꞌihu ọgbọ nile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi.
Igbo 2006
N'ihi na O lere ọnọdu di ala nke orù-Ya nwanyi anya: N'ihi na le, site n'ub͕u a ọb͕ọ nile gākpọm onye ngọzi diri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nʼihi na o ledatala anya, lekwasị m, bụ odibo ya dị ala. Site ugbu a gaa nʼihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi.