Luke 1:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke Onye pụrụ ime ihe nile emeelara m ihe dị ukwuu. Aha ya dịkwa nsọ.
Igbo 2006
N'ihi na Onye di ike emewom ihe uku di iche iche; Aha-Ya di kwa nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu. Aha ya dịkwa nsọ.