Luke 1:51 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“O gosipụtala ike aka ya; ọ chụsasịala ndị mpako, meekwa ka ihe nile ha na-ezube nꞌobi ha bụrụ ihe efu.
Igbo 2006
O werewo ogwe-aka-Ya gosi ike; Ọ chusawo ndi-npako n'èchìchè nke obi-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gosila ike aka ya; ọ chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha.