Luke 1:55 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na o kwere nkwa na ya ga-emere Eberaham na ụmụ ụmụ ya ebere ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo 2006
(Dika Ọ gwara nna-ayi-hà) N'ebe Abraham na nkpuru-ya nọ rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka ọ gwara nna nna anyị ha, nye Ebraham na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.”