Luke 1:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri nọnyeere Elizabet ọnwa atọ. Mgbe oge a gasịrị, ọ laghachiri azụ nꞌobodo nke aka ya.
Igbo 2006
Meri we nọyere ya ihe dika ọnwa atọ, we laghachi n'ulo-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meri nọnyeere ya ihe dịka ọnwa atọ ma mesie laghachi nʼụlọ ya.