Luke 1:58 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị agbata obi ya na ndị ikwu ya, ndị nụrụ otu Chineke si gosi ya ihuọma, bịara soro ya ṅụrịa ọṅụ.
Igbo 2006
Ndi-ab͕ata-obi-ya na ndi-ikwu-ya we nu na Onye-nwe-ayi mere ka ebere-Ya di uku n'ebe ọ nọ; ha we so ya ṅuri ọṅu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị agbataobi ya na ndị ikwu ya, ndị nụrụ otu Chineke si gosi ya ebere dị ukwuu, bịara soro ya ṅụrịa ọṅụ.