Luke 1:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Zakaraya na nwụnye ya biri ezi ndụ nꞌihu Chineke. Ha debere iwu na ụkpụru nile Chineke nyere na-enweghị ntụpọ ọ bụla.
Igbo 2006
Ha abua bu ndi ezi omume n'iru Chineke, nāga n'ihe nile Onye-nwe-ayi nyere n'iwu na n'ihe nile Ọ guru n'ihe ziri ezi nādighi ita uta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha abụọ bụ ndị ezi omume nʼihu Chineke. Ha debere iwu na ụkpụrụ niile Onyenwe anyị nyere na-enweghị ntụpọ ọbụla.