Luke 1:61 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ahụ jụrụ ya ajụjụ sị ya, “Nke a ọ bụ nꞌihi gịnị? O nwekwanụghị onye ọ bụla nꞌetiti ndị ikwu unu na-aza ụdị aha ahụ.”
Igbo 2006
Ha we si ya, Ọ dighi onye ọ bula n'etiti ndi-ikwu-gi nke anākpọ aha nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ndị ikwu gị na-aza aha ahụ.”