Luke 1:62 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ha jụrụ Zakaraya nna nwanta ahụ. Ma ebe ọ bụ na ọ naghị anụ ihe ha na-ekwu, ha ji aka ha jụọ ya ajụjụ a.
Igbo 2006
Ha we fere nna-ya aka, ihe ọ chọrọ ka akpọ ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha jiri ife aka jụọ nna ya, ihe ọ chọrọ ka akpọ nwata ahụ.