Luke 1:63 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Zakaraya rịọrọ ka ha wetara ya mpempe akwụkwọ. Mgbe ha wetara ya, o depụtara aha nwanta ahụ nꞌakwụkwọ ahụ. Aha ọ sị na a ga-akpọ ya bụ “Jọn”. Nke a juru mmadụ nile anya.
Igbo 2006
O we riọ ha ka ha nye ya ihe eji ede akwukwọ, o we de, si, Aha-ya bu Jọn. O we ju ha nile anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ rịọrọ ka e nye ya mbadamba ihe e ji ede ihe, o deere “Aha ya bụ Jọn.” Nke a jukwara mmadụ niile anya.
Recommended Reading