Luke 1:65 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ibubo nwụrụ ndị nile nọ nꞌebe ahụ nꞌahụ. Otu a kwa akụkọ ihe ndị a mere gbasara ruo ndị nile bi nꞌobodo dị ebe ahụ gburugburu ntị.
Igbo 2006
Ndi nile bi ha gburugburu we tua egwu: ewe kwusa okwu ndia nile n'elu-ala Judia dum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ibubo wụrụ ndị agbataobi ha niile nʼahụ, ndị mmadụ kọkwara akụkọ banyere ihe ndị a niile ruo obodo niile dị nʼakụkụ ugwu Judịa.