Luke 1:66 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye ọ bụla nụrụ akụkọ a chere nꞌobi ya sị, “Ụdị nwanta dị aṅaa ka nke a ga-abụ? Gịnị ka ọ ga-abụ? O were anya na Chineke nọnyeere ya nꞌụzọ dị iche.”
Igbo 2006
Ndi nile nke nuru ha we debe ha n'obi-ha, si, Àha madu gini kwa ka nwatakiri a gābu? N'ihi na aka Onye-nwe-ayi diyere ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile nụrụ akụkọ a chere nʼobi ha na-ajụ sị, “Gịnịkwa ka nwa nke a gaje ịbụ?” Nʼihi na aka Onyenwe anyị dịnyeere ya.