Luke 1:68 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ka anyị toonụ Onyenwe anyị Chineke Izirel otuto, nꞌihi na ọ bịala inyere ndị ya aka, na ịgbapụta ha.
Igbo 2006
Onye agọziri agọzi ka Ọ bu, bú Onye-nwe-ayi, Chineke nke Israel; N'ihi na O letawo ndi-Ya, lu-kwa-ra ha ọlu nb͕aputa,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ngọzị dịrị Onyenwe anyị bụ Chineke nke Izrel, nʼihi na ọ bịala leta ma gbapụtakwa ndị nke ya.