Luke 1:69 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nyela anyị Onye nzọpụta dị ike site nꞌezinụlọ ohu ya nwoke bụ Devidi,
Igbo 2006
O weliwo-kwa-ra ayi mpi nke nzọputa N'ulo onye nējere Ya ozi, bú Devid
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O welielara anyị Onye nzọpụta site nʼụlọ odibo ya bụ Devid.