Luke 1:70 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
dị ka o kwuru na ọ ga-eme site nꞌọnụ ndị amụma ya dị nsọ,
Igbo 2006
(Dika O kwuru site n'ọnu ndi-amuma-Ya di nsọ site n'oge mbu),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ).