Luke 1:74 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
sị, na ya ga-adọpụta anyị site nꞌaka ndị iro anyị mee anyị ka anyị bụrụ ndị ga-efe ya ofufe na-atụghị egwu,
Igbo 2006
Ikweye ayi, ebe adọputaworo ayi n'aka ndi-iro-ayi, Ka ayi nēkpere Ya nātughi egwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu.