Luke 1:75 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
nꞌụzọ dị nsọ na nꞌụzọ ezi omume. Ka anyị si otu a bụrụ ndị ga-eguzo nꞌihu ya ụbọchị nile nke ndụ anyị.
Igbo 2006
N'obi ọcha na ezi omume n'iru Ya ubọchi-ayi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị.