Luke 1:76 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Gị nwa m nwoke, a ga-akpọ gị onye amụma nke Chineke kachasị ihe nile elu. Nꞌihi na ị ga-aga nꞌihu Onye nzọpụta ahụ, ikwado ụzọ maka ọbịbịa ya.
Igbo 2006
Ọzọ kwa, gi onwe-gi, nwatakiri, agākpọ gi onye-amuma nke Onye kachasi ihe nile elu: N'ihi na i gāga n'iru Onye-nwe-ayi idozi uzọ-Ya nile;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu Onyenwe anyị kwadoro ya ụzọ.