Luke 1:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ụbọchị, mgbe òtu Abaija ketara ịrụ ọrụ nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ, Zakaraya sokwara na-arụ ọrụ nke o ketara ịrụ dị ka onye nchụaja nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ. Nꞌoge ahụ kwa a họpụtara Zakaraya ka ọ bụrụ onye ga-abanye nꞌime ime ụlọ nsọ ahụ ịchụ aja nsure ọkụ nke e ji ụda na-esi isi ụtọ achụ.
Igbo 2006
Ma o rue, mb͕e ọ nālu ọlu nchu-àjà n'iru Chineke dika ha si-eme kwa ubochi,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ruru mgbe ọ bụ ndị otu Zekaraya ga-eje ozi, ọ nọ dịka onye nchụaja na-eje ozi nʼihu Chineke.