Luke 1:80 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwanta ahụ toro bụrụ onye dị ike nꞌime mmụọ. O biri nanị ya nꞌime ọzara tutuu oge ahụ eruo mgbe ọ ga-ebido ọrụ ya nꞌetiti ụmụ Izirel.
Igbo 2006
Nwatakiri ahu we nētọ, nēsi kwa ike na mọ-ya, o we nọ n'ọhia rue ubọchi ewere ya gosi Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwata ahụ toro, bụrụ onye dị ike nʼime mmụọ. O biri nʼime ọzara tutu ruo mgbe oge zuru igosi ụmụ Izrel onwe ya.