Luke 11:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Mgbe unu chọrọ ikpe ekpere, unu si otu a kpee ya, Nna anyị, ka e doo aha gị nsọ, ka alaeze gị bịa.
Igbo 2006
O we si ha, Mb͕e ọ bula unu nēkpe ekpere, sinu, Nna, Ka edo aha-Gi nsọ. Ka ala-eze-Gi bia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Mgbe unu na-ekpe ekpere, sịnụ: “ ‘Nna, ka e doo aha gị nsọ ka alaeze gị bịa.