Luke 13:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dị ka ihe na-eko achịcha nke nwanyị na-ewere tinye nꞌụtụ ọka e ji eme beredi, tutuu ruo mgbe ụtụ ọka ahụ koro.”
Igbo 2006
O yiri ihe nēko achicha, nke nwanyi were, zobe na mb͕é utu ọka atọ, rue mb͕e utu ọka ahu dum kosiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dị ka ihe na-eko achịcha nke nwanyị gwakọtara na ọtụtụ atọ nke ụtụ ọka, tutu ruo mgbe o koro ụtụ ọka ahụ niile.”