Luke 14:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu ka m na-ekwu mgbe m sịrị na o nweghị onye ọ bụla nꞌime ndị ahụ m buru ụzọ kpọọ ka ha bịa nꞌoriri a ga-abata nꞌụlọ m.’ ”
Igbo 2006
N'ihi na asim unu, na ọ dighi otù onye nime ndikom ahu ndi akpọworo gēdetu nri-anyasim ire.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na agwa m unu, ọ dịghị otu onye nʼime ndị ahụ a kpọrọ oriri ga-edetụ nri m ọnụ.’ ”