Luke 15:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Odibo ahụ zara ya sị, ‘Nwanne gị nwoke alọtala. Nna unu gburu ehi gbara abụba nꞌihi na ọ lọtara nꞌudo.’
Igbo 2006
O we si ya, Nwa-nne-gi abiawo; nna-gi eb͕uwo kwa nwa-ehi azùru azù, n'ihi na ọ nara ya n'aru-ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ya, ‘Nwanne gị nwoke alọtala. Nna gị egbuola nwa ehi gbara abụba nʼihi na ọ lọtara nʼudo na ahụ ike.’