Luke 15:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Mgbe ọkpara nwoke ahụ nụrụ okwu a, iwe were ya nke ukwuu. Ọ jụrụ ịbata nꞌụlọ ahụ. Mgbe nna ya matara ihe mere, ọ pụtara nꞌezi rịọ ya ka ọ bata.
Igbo 2006
Ma o were iwe, ọ chọghi kwa ibà n'ulo: nna-ya we puta, riọ ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Iwe were ya, ọ jụrụ ịbata nʼime ụlọ. Nna ya pụtara nʼezi rịọ ya arịrịọ.