Luke 15:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ọ gwara nna ya sị, ‘Lee ọtụtụ afọ nile ndị a m nọrọ na-ejere gị ozi, enupụghị m isi nꞌụzọ ọ bụla. Ma o nweghị oge i ji nye m ọ bụladị ewu ntakịrị sị mụ na ndị enyị m jiri ya mere oriri.
Igbo 2006
Ma ọ zara, si nna-ya, Le, ọtutu arọ ndia ka m'bu orù-gi, ọ dighi kwa mb͕e ọ bula m'rapuru ihe i nyere n'iwu: ma ọ dighi mb͕e ọ bula i nyerem nwa-ewu, ka obi we tọ mu na ndi-eyìm utọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zara nna ya sị, ‘Lee ọtụtụ afọ niile ndị a ka m nọọ na-ejere gị ozi, enupukwaghị m isi nʼiwu gị nʼụzọ ọbụla. Ma o nweghị oge i nyere m ọ bụladị nwa ewu sị mụ na ndị enyi m jiri ya mee oriri.