Luke 15:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ugbu a, nwa gị a alọtala. Onye mefusiri ego nile i nwere nꞌebe ụmụ akwụla nọ. Ọ bụ ya ka i gbuuru ehi gbara abụba!’
Igbo 2006
ma mb͕e nwa-gi nka biara, nke ya na ndinyom ndi nākwa iko ripiara ihe nile i ji biri, i b͕uru nwa-ehi azùru azù nye ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ugbu a, nwa gị a, onye ya na ndị akwụna mefuru akụ gị alọtala, ya ka i gburu nwa ehi gbara abụba.’