Luke 15:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Mgbe ahụ nna ya zara ọkpara ya sị, ‘Nwa m, ọ bụ mụ na gị nọ kemgbe, ị makwaara na ihe nile m nwere bụ nke gị.
Igbo 2006
O we si ya, Nwam, mu na gi nọ mb͕e nile, ihem nile bu kwa nke gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma ọ sịrị ya, ‘Nwa m, mụ na gị nọ mgbe niile, ihe niile m nwere bụkwa nke gị.