Luke 15:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị kwesịrị ịṅụrị ọṅụ, kpọọ oriri, nꞌihi na onye a bụ nwanne afọ gị, onye anyị gụrụ dị ka onye nwụrụ anwụ, ma ugbu a ọ dịkwala ndụ. Ọ bụkwa onye furu efu a chọtara.’ ”
Igbo 2006
Ma ayi aghaghi ime ka obi tọ ayi utọ na iṅuri ọṅu: n'ihi na nwa-nne-gi nka nwururi anwu, o we di ndu ọzọ; o fukwara efu, ewe hu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị kwesiri ịṅụrị ọṅụ, kpọọkwa oriri, nʼihi na nwanne gị nwoke a nwụrụ anwụ ma ọ dịla ndụ ọzọ. O fukwara efu ma a chọtala ya. ’ ”