Luke 15:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ọ bụrụ na otu nwanyị nwere mkpụrụ ọlaọcha iri ma otu nꞌime ha adafuo, gịnị ka ọ ga-eme? Ọ̀ gaghị amụnye ọkụ were azịza zaa ụlọ ya ịchọ otu mkpụrụ ego ahụ tutuu ọ chọta ya.
Igbo 2006
Ma-ọbu òle nwanyi nke nwere shilling iri, ọ buru na otù shilling efunari ya, nāmuyeghi oriọna, za ulo-ya, chọsi ike rue mb͕e ọ gāchọputa ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Maọbụ olee nwanyị nke nwere mkpụrụ ọlaọcha iri, ọ bụrụ nʼotu nʼime ha adafuo. Ọ gaghị amụnye oriọna, zaa ime ụlọ ya ịchọ otu mkpụrụ ego ahụ tutu ọ chọta ya?