Luke 17:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu a ka ọ dịrị unu, mgbe unu rụchara ọrụ nile unu kwesịrị ịrụ, ihe unu ga-ekwu bụ nanị nke a, ‘Anyị bụ nanị mmadụ efu ndị na-eje ozi, anyị arụchaala ọrụ anyị kwesịrị ịrụ.’ ”
Igbo 2006
Otú a unu onwe-unu kwa, mb͕e ọ bula unu gēmesi ihe nile akaworo àkà nye unu, sinu, Ayi bu orù ndi nābaghi n'ihe; ayi emewo ihe ayi ji ugwọ ime.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu aka ahụ, mgbe unu rụchara ọrụ niile unu kwesiri ịrụ, ihe unu ga-ekwu bụ, ‘Anyị bụ ụmụ ohu na-ekwesighị ekwesi, anyị emeela ihe anyị kwesiri ime.’ ”